ATỊLANTIIKI 20/03/201705/08/2020 ~ Che Nnukwu mmiri na a gba egwu Onye na a kụụru gị ekwe Na ogele? Ahu a dịkwa gị mma? A na m a jụ Maka ị na e megharị ahụ Dị ka onye nsogbu dị n’obi ya N’ime abali. Ọ bụ ọnwa na a chọ gị okwu? – Che Chidi Chukwumerije. Share this:EmailTelegramPinterestPocketTwitterFacebookTumblrLinkedInWhatsAppSkypePrintRedditLike this:Like Loading... Related
great job. please keep the blog up to date
LikeLike
Thank you. In what way is it not up to date?
LikeLike