IHE ỌHỤRỤ 14/03/201705/08/2020 ~ Che Ị hụ ihe ọhụrụ, hapụ ya… E gbu na ya… E jide na ya… Hapụ ya ka ọ gafere… Hapụ ya ka ọ fepụrụ… Hapụ ya ka ọ laa… Ị hụ ihe ọhụrụ nọọrọ ọnwe ya, Hapụ ya ka ọ nọrọ, Hapụ ya aka. – Che Chidi Chukwumerije. Share this:EmailTelegramPinterestPocketTwitterFacebookTumblrLinkedInWhatsAppSkypePrintRedditLike this:Like Loading... Related