ASỤSỤ 21/04/201705/08/2020 ~ Che N’asụsụ ndị ọzọ A jụrụ m enyi m ajụjụ – Ọ za m… M wee jụ kwa ya Ajụjụ ahụ n’asụsụ m – Ọ za m… M wee ghọta na ọ weghị asụsụ abụọ Bụ otu…, Maka ihe enyi m zara m n’oge mbụ A bụghị ihe ọ zara m n’oge abụọ… – Che Chidi Chukwumerije. Share this: Email a link to a friend (Opens in new window) Email Share on Telegram (Opens in new window) Telegram Share on Pinterest (Opens in new window) Pinterest Share on Pocket (Opens in new window) Pocket Share on X (Opens in new window) X Share on Facebook (Opens in new window) Facebook Share on Tumblr (Opens in new window) Tumblr Share on LinkedIn (Opens in new window) LinkedIn Share on WhatsApp (Opens in new window) WhatsApp Print (Opens in new window) Print Share on Reddit (Opens in new window) Reddit Like Loading... Related