ASỤSỤ 21/04/201705/08/2020 ~ Che N’asụsụ ndị ọzọ A jụrụ m enyi m ajụjụ – Ọ za m… M wee jụ kwa ya Ajụjụ ahụ n’asụsụ m – Ọ za m… M wee ghọta na ọ weghị asụsụ abụọ Bụ otu…, Maka ihe enyi m zara m n’oge mbụ A bụghị ihe ọ zara m n’oge abụọ… – Che Chidi Chukwumerije. Share this:EmailTelegramPinterestPocketTwitterFacebookTumblrLinkedInWhatsAppSkypePrintRedditLike this:Like Loading... Related