ANYASỊ 05/05/201705/08/2020 ~ Che Anyasị e rugo ọzọ, Anyị a labaa… Anyị e mechie anya… Anyị e bilie… Anyị a pụọ, anyị a gamie… Anyasị e rugo ọzọ, Anyị a lọta ụlọ… —————– Che Chidi Chukwumerije —————– Share this:EmailTelegramPinterestPocketTwitterFacebookTumblrLinkedInWhatsAppSkypePrintRedditLike this:Like Loading... Related
Reblogged this on CHE.
LikeLike